E nwere ike iwakpom n’ike o buru onye m ma

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/E_nwere_ike_iwakpom_n%E2%80%99ike_o_buru_onye_m_ma

Otutu umu nwanyi mara onye kwakporo ha. O buru onye o ga na ahu kwa, na imatu, maka oru ma o bu akwukwo, o ga esiri ya ezigbo ike irozo ihe mere ma o bu gwa onye o obula maka ya.

Nke o bu di ma o bu di aluru mbu mere

O buru na iwu obodo na akwado nwoke ime nwanyi ka o bu propati, nwoke a nwere ike ichere na o nwere ike inwe iwere nwanyi oge o bula nya bu nwoke choro ma nwanyi achoro ma o choghi.

Onye yana nwanyi na ayi nwere ike iwakpo ya

Nwoke nwere ike ikwu na o nwere ike inwe mmeko oge obula o choro n’ihi na o na enye nwanyi a ego, n’ihi na he enwela mmeko na mbu, nakwa n’ihi na o choro ilu ya. Mana o nara ya ihea n’ike, o ka bu mwakpo. O nwere ike isiri nwanyi ike ikwu maka nkea n’ihi ndi mmadu agaghi ahu ya otu a ma o bu ha asi na o bu ya kpatara ya, mana o bu nwakpo.

Sekshuwal harrasment

Oga ma o bu onye ya na nwanyi na aru oru n’ulo ogwu nwere ike iwakpo nwanyi si ya o gwa mmadu, a nara ya oru ya. Udi ihe a na eme ka nwanyi ghara igwa mmadu obula ma na ahu onye ahu ugboro ugboro.

Iwakpo umuaka

Umuaka nwoke na nwanyi nwere ike ibu ndi awakporo na ezi na ulo. O buru na nna, nwanne nna, nwanne nwoke ma o bu onye obula nwee mmeko, ma o bu kpasa nwatakiri aka o tu o kwesighi, ihe a bu nwakpo, n’ihi na onweghi otu obu na uwa i ga asi na nwantakiri kwenyere iso onye obula nwee mmeko. O di mkpa ighota na umuaka nwere ike ha agaghi aghota ihe na eme, okachasi ma o buru onye ha ma kwesiri inwe uche. Ndi ozo na ezi na ulo nwere ike ha amaghi na ihe a na eme, nwere ike gonahu ya ma o kwanu si na o bu nwatakiri kpatara ya. Onweghi ka o ga adi n’uwa a, o buru onye awakporo kpatara, ma ya foduzia umu aka.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020305