Gini bu Iba

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_bu_Iba

Iba na nnukwu oria o bu anwunta na efesa. Ana ahu Iba na otutu ebe na mba uwa. Na sub sharan africa, o bu ya bu oria na egbukari ndi mmadu, na ebute umuntakiri adighi eto otu ha kwesiri. A na ekwu na Iba na egbu otu nwa seokond iri obula.

A na ebute Iba ma anwunta a na akpo anopheles taa mmadu. Anwunta ahu na ebufe parasait ana akpo Plasmodium site na otu onye ruo onye ozo. Onye ahu ebido nwewe ahu oku, afo osisa, igbo agbo, isi owuwa, oyi na ahu ima jijiji. Na umu aka, iba ga akanwanye njo osiso osiso, tinye onye ahu na Koma o ga esinwu nwuo. Umuaka na erubeghi afo ise bu ndi o diiri mfe ibute Iba n’ihi na ha enweghibeghi mgbochi ma o immunity igbanahu ya.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011702