Gini bu Ukwara nta

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_bu_Ukwara_nta

Ihe na ebute Ukwaranta bu otu obere nje. O banye na ahu nwanyi, o bunye onye ahu ukwara nta. Onye ahu ga ebugide nya bu ukwara nta ndu ya niile ma o buru na o hapu ya otu ahu. Ndi ahu di nwere ike imeri ukwara nta, ozo bu, naani otu n’ime mmadu iri butere oriaa na ebido iria ahu n’ihi ya.

Mana o buru na onye ahu enweghi ike, na ata ahu, nwere oria shuga (diabitiz), buru nwatakiri ma o bu ezigbo okenye, nwere HIV, ukwara nta ahu ga ebido busoro ahu onye ahu agha. Ebe ihe a na eme bu na akpa ume ebe nje ukwara nta ahu ga atapu oyere na tishu di ebe ahu, mebisiai ‘blood vessle’. Ka ahu onye ahu na acho inu ya bu ogu, abu ga abia ju n’ime oyere ndi ahu ya na kwa obara.

O buru na onye ahu enwetebeghi ogwugwo, ahu ya ebido lawa na iyi. Onye ahu ga anwukwa n’ime afo ise. Mana onye bu Ukwara nta, nwekwaa HIV ga anwu na onwa na eteghi aka ma o buru na onataghi ogwugwo.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011604