Gini bu iwakpo mmadu n’ike

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_bu_iwakpo_mmadu_n%E2%80%99ike

Rape ma o bu nwakpo putara mmeko nwanyi na achoghi. Nwakpo bu oge obula nwoke tinyere ihe o ji buru nwoke ma o bu aka ya ma o bu ihe obula n’ime ahu nwanyi obula ma o buru na nwanyi ekweteghi.

A na di akpo nwakpo ‘assault’ na oyibo n’ihi na o bu ihe ike, iji mmeko mee wipon. Nya bu, nwakpo so na ‘sexual assault’, ya na ndi ozo ga.

Otutu mmadu na eche na nwakpo na eme naani oge nwoke kuru nwanyi ihe tinka kuru pan, dokaa ha akwa ya, baa ya ime n’ike wee turapu ya odindu ma onwuru anwu. Otu ndia na eche na nwanyi kwesiri icho igbapu n’ike niile o nwere. Mana o buru na nwanyi alunwughi ogu ebe ahu, oburukwanaa na ochoghi ya, o burukwanaa na osiri mba, nwoke ahu gaa n’ihu, ihe a bu nwakpo. Onweghi mgbe n’uwa a nwakpo bu (fault) nwanyi ma o bu nwanyi kpatara ya. Nwakpo bu ‘sexual violence’ ma ekwesighi ibosa ya nwanyi ihe a mere.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020302