Gini bu uche na adighi mma gbasara umu nwoke imeru umu nwanyi ahu

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_bu_uche_na_adighi_mma_gbasara_umu_nwoke_imeru_umu_nwanyi_ahu

Lee ufodu n’ime ha:

‘’Nwoke nwere ike ime nwuye ya ihe obula o choro’’

Eziokwu: Onweghi nwoke n’uwa obu ihe nketa ya iti nwunye ya ihe. Onweghi ihe nwanyi mere osisa ya bu iti ya ihe, na agbanyehi ma nke nwoke echere na nwunye kwesiri ya, na agbanyi ma nke nwayi echere na o kwesiri ya.

‘’O bu maka na o na anwu mmanya’’

Eziokwu: mmanya adighi ebute ihe ike mana onwere ike ime ya oka njo. Ime nwanyi ihe ike na adi na ebe ndi mmadu adighi anwu mmanya.

‘’O na eti ya ihe n’ihi na ohuru ya na anya di egwu’’

Eziokwu: Iti ihe abughi otu esi agosi ihunanya. Ma ncha. Ihunanya bu igosi mmadu ugwu na obioma

‘’Ha nwa ma, odighi mma itinyere di na nwunye onu’’

Ezi okwu: Ihe ike abughi ‘family matter’. Otutu umu nwanyi ka ana emeru ahu ma o bu gbuo. Vayolens bu nsogbu ahuike obodo.

‘’umunwoke dara ubiam, ma o bu ndi agaghi akwukwo na eti nwunye ha ihe’’.

Eziokwu: ime nwanyi ihe ike abughi nsogbu ubiam ma o bu agughi akwukwo. O na eme na ezi na ulo ebe ego di na kwa ebe aguru akwukwo.

‘’O ga aka mma maka umuaka ha ma o buru na nke nwanyi noro ebe ahu’’

Eziokwu: o gaghi akara ezi na ulo mma ma o buru na nwanyi anogide ebe nwoke na eti ya ihe. Nwoke a na akuziri umu ha ajo ihe dika otu a esi kwesi ikpasa umu nwanyi agwa na kwa o tu e si kwesi isoro ihe na eme na ndu ya. O dighi eleta umu aka ofuma ma o buru na o na eti mama ya ihe. Ma o bu ha nwa.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020104