Gini ka m kwesiri ima banyere nchegbu mmadu iche oke uche banyere ihe niile

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_ka_m_kwesiri_ima_banyere_nchegbu_mmadu_iche_oke_uche_banyere_ihe_niile

Aha ozo a na akpo anzayiti na oyibo bu nerves, nervous attack, na oke obi mmapu.

Onye obula na di enwe obi mmapu ma o bu di navos mgbe ufodu. O buru na ihee kpatara ya, o ga eji aka ya laa. Mana onotee aka na akwanya njo ma o bu obia na enweghi ihe kpatara ya, imara na onwere ike ibu oria mental helt. Ihe ngosi ya bu:

  • I na enwe tenshon na enweghi ihe kpatara ya.
  • Aka oma jijiji
  • Osiso igba mmadu
  • Obi ima jijiji na enweghi ihe na aria bu onye ahu
  • Enweghi ike iche uche nke oma, ihe niile ghasasia aghasa.
  • Nsogbu ahu oge obula na abughi iria ahu butere ya na aka njo ma o buru na nwanyi na aba mba ma o bu na ewe iwe.

Panik attak bu anzayiti nke ojoo ya. Ha nwere ike ime na mberede ma noro obere oge ma o bu notee aka. Na itinye na ihe ngosi anyi kwugoro maka ya, nwanyi nwere ike inwe egwu na o ga ada nwuo, o nwere ike inwe obi mgbu, iku ume na esiri ya ike ma o bu odi ya ka ajo ihe a na acho ime.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011509