Gini ka m kwesiri imata banyere idi ime na imu nwa

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_ka_m_kwesiri_imata_banyere_idi_ime_na_imu_nwa

Nwanyi o bula di ime kwesiri inwe ezigbo ahuike, na eri ezigbo nri nakwa na anata ihunanya na nkwado ezi na ulo na obodo ya. Otutu umu nwanyi bu ndi na enwe ezi ahuike na amumunwa. Otutu umu amuru ohuru bukwa ndi ana amu na ezi ahuike.

N’otu aka ahu, idi ime nwere ike ibu ihe iyi egwu nyere nwanyi na ndu ya. Okara nde umu nwanyi na anwu site na nsogbu si na idi ime na imu nwa afo obula (a na -akpo nke a matana motaliti), okachasi n’obodo ana enweghi ego.

Otutu n’ime onwu a bu ndi aga egbochinwu site na ezi nlekota. Ebe anyi na abanye ugbu a ga agwa anyi ihe ga enyere umu nwanyi di ime aka ma kuziere ha otu ndi ozo ga esi lekota ha anya n’oge a.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010702