Gini ka m kwesriri ima maka otu mmadu siri kwesii inabata ozi maka ihe mmapu obi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_ka_m_kwesriri_ima_maka_otu_mmadu_siri_kwesii_inabata_ozi_maka_ihe_mmapu_obi

O buru na ihe mmapu obi e mee nwanyi, o ga enweli otu ahu ya ga esi nabata ya. Di ka:

  • Ina eche maka ihe ahu ugboro ugboro. O muru anya, o nwere ike idi na eche maka ihe ahu mere. Na abali o nwere ike ihu ya na nro, nwee ike o gaghi ararunwu ura n’ihi na o na eche maka ya.
  • Enweghi ihe mmadu o na eche cha cha. Idi mmadu ka o nweghi ihe na eme ya n’ime ma ncha. O nwere ike ighara ebe ahu ihe obu mere ka o gbanahu icheta maka ya.
  • idi na amuru anya. O buru na o nazi chebiri ihe mmapu obi, o nwere ike inwe nsogbu iwetu obi ala ma o bu irahu ura. Onwere ike obi amapu ya ma mmadu bia ebe o no n’ike
  • Iwe ma o bu ihere banyere ihe mere. O buru na mmadu diri ndu ebe ndi ozo nwuru ma o meruo ezigbo ahu, o nwere ike i na ama onwe ya ikpe na o gbanaliri ihe ahu.
  • Idi nwanyi ka o so ya no zi na uwa, na onweghi onye ga aghota ya.
  • Idi na enwe agwa di anya, oge ufodu na amaghi ebe ono
  • Udi nwanyi a nwere ike inwe depreshon ma o bu bido nwunye ma o ogwu ma o mmanya ike aghara aghara.

Otutu n’ime ihe ngosi ndi a bu otu onye obula si eme ma ihe ike mee ya. Na ima atu, onweghi ihe o mere iwe iwe na ihe ojoo mere, mana o buru na ihe ngosi a di oke njo na odighi ekwe mmadu ruo oru ubochi ya ma o buru na ha ebido onwa riri nne ihe a mechara, imara na onye ahu nwere ike inwe oria mental helt.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011510