Gini kam ji kwesi icheretu tupu m luo di

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_kam_ji_kwesi_icheretu_tupu_m_luo_di

Gi na ezi na ulo gi kpaa nkata maka uru di na ichetu tupu mmadu anuo di. Gwa ha na ichoro iche ruo oge idi nkwadobe nakwa ruo oge ihuru onye masiri gi. Otutu umu nwanyi na enwe ike igucha akwukwo, ruwa oru tupu ha ebido ezi na ulo nke ha. Nke a ga enyere ha aka muta maka onwe ha na ihe ha choro. O buru na ichere, inwere ike ihu onye na ahu uwa dika isiri ahu ya.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020807