Gini kpatara Iba ji ka njo na ahu nwanyi di ime

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_kpatara_Iba_ji_ka_njo_na_ahu_nwanyi_di_ime

Umu nwanyi di ime bu ndi na aria oria a karia umu nwanyi ndi ozo. Oria a na aka njo na afo ime n’ihi otu ahu nwanyi si agbanwe, wetuo mgbochi onwere na mbu. Iba ga enye nwanyi di ime anemia ojoo, wepu nwa na afo, mee amuo nwa na akaghi aka ma o bu amuo nwa nwuru anwu.

Umuaka amuru nye nwanyi nwere iba mgbe o di ime na adighi enwe oke ume (underweight). Ike a na eme ka he nwee ike ibute infekshon ma o bu nwuo na afo ha izizi.

Umunwanyi no na afo ime izizi bi na ebe a na enwekari iba adighi egosi ihe njirimara iba.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011703