Gini kpatara m ga eji kwafuo mmiri doro adoro mmiri doro na taya na kwa ihe eji eche mmiri

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_kpatara_m_ga_eji_kwafuo_mmiri_doro_adoro_mmiri_doro_na_taya_na_kwa_ihe_eji_eche_mmiri

Iba na ahu oku Dengue bu oria o bu anwunta na ebughari. Anwunta na onwe ya na ebi na mmiri doro otu ebe na adighi aga aga. O buru na okwe omume, hie ura n’ime ulo nche anwu nta ma o bu moskito net n’aha oyibo.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010110