Gini mere oji joo njo nke ukwu iwakpo umu nwanyi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Gini_mere_oji_joo_njo_nke_ukwu_iwakpo_umu_nwanyi

Kwa ubochi, ana eti nwanyi ihe, na ama ya ura, akpo ya iyi, wedaa ya ala, wakpo ya, na kwa gbuo ya. Oge ufodu onye na eme ihe ndia bu onye nke ya. A dighi anu maka ihe a oge ufodu makana nwanyi ihe a na eme enweghi ike ikwuputa maka ya. O na atu egwu ma o na enwe ihere n’ihi ya. Otutu ndi Dokita na nos adighi ahu ihea ka nnukwu nsogbu o bu.

Ama okwu a bu maka udiri ihe ike umunwayi na ahu. Onwere ike inyere gi aka ghota ihe na akpata ya, ihe i ga eme maka ya na otu i ga esi meputa mgbanwe n’ime obodo gi.

Na agbanyehi na amokwu a bu maka ihe ike na eme n’etiti nwoke na nwanyi, ihe a ga emenwu na mmekorita obula, na imatu, na etiti nwunye di na nwunye nwa ya, n’etiti nne na nna, n’etiti ndi toro mmadu na ndi atoro, na etiti okenye bi n’ulo na onye na eleta ya na n’etiti ndi na ayi oyi nwoke na nwoke ma o bu nwanyi na nwanyi.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020103