Kedu ihe amama bu nsogu ahu ike uche umu nwanyi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_amama_bu_nsogu_ahu_ike_uche_umu_nwanyi

Na agbanyeghi na otutu udi nsogbu mental helt di, ndi aka mara ama bu nke oyibo kporo ansayiti, ida mba ma bu depreshon nakwa enweghi ikwusi inu ogwu ike na mmanya oku. Na otutu obodo, umu nwanyi na aria anzayiti na ida mba bu depreshon karia umu nwoke mana umu nwoke na akari umu nwanyi enwe nsogbu ogwu ike na mmanya.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011507