Kedu ihe anyi kwesiri iji kpachapuru umunwoke okenye anya

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_anyi_kwesiri_iji_kpachapuru_umunwoke_okenye_anya

Enwere ufodu umu nwanyi na acho umu nwoka toro ha ofuma na aro. Ha na ndia ahu na ayi oyi na enye ha ezigbo anuri, okachasi ma o buru onye nwere ego na azutara ha ihe ha choro, ama ama n’obodo. A nadi akpo udi nwoke ahu ‘sugar daddy’.

Odighi ahia ahu, o di nwanyi ka nwoke ahu a na eji ya enwe naani mmeko n’ihi na o nwere nwunye ma o bu umu nwanyi ndi ozo ga. Nwoke tokariri gi ahu nwere ike ime nwata nwanyi inwe mmeko karia ndi ogbo ya n’ihi ike onwere ebe nke nwanyi no.

Na otutu obodo, umu agoghobia na ebute HIV karia ndi otu obula ozo. Ndi na eso ndi sugar daddy bu ndi nwere ike ibute ya karia n’ihi na ndi okenye nwoke ndia ahu na enwekari ndi ha na ha na enwe mmeko ka nku n’ihi ego ha nwere. Nke a putara na ha nwere ohere ibute ya bu oria karia ndi ozo nwere naani otu nwanyi.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020817