Kedu ihe bu ihe mmapu obi kedu ka o si nwe ike idobi ezi ahuike uche m

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_bu_ihe_mmapu_obi_kedu_ka_o_si_nwe_ike_idobi_ezi_ahuike_uche_m

Mgbe nnukwu ajo ihe mere nwanyi ma o bu mmadu no ya nso, a ga asi na ihe mmapu obi mere ya. Imatu bu ogu na ulo,iwakpo nwanyi, imeru ahu ma o bu nachora disasta dika ala oma jijiji.

Ihe mmapu obi na emetuta odi mma mmadu, n’ihi nke a o ga adi onye ahu ka; ihe ozo aga eme ya, ka onye na enweghi enyemaka na onye na enweghi ntukwasa obi na uwa ma o bu ndi no na ndu ya.

O na ete aka tutu nwanyi agbakee site na ihe mmapu obi mere ya, okachasi ma o buru ihe mmadu ibe ya mere ya. Ihe mmapu obi mere nwanyi ka o bu nwatakiri, na enweghi ike ighota ya nwere ike imetuta nwanyi n’odiniihu ma o mara ya ma o maghi ya.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011506