Kedu ihe bugasi nsogbu na eso nso nwanyi na abia onwa obula

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_bugasi_nsogbu_na_eso_nso_nwanyi_na_abia_onwa_obula

I na enwe nsogbu na eso igba obara gi, kowara ya nne gi, umunne gi ndi nwanyi ma o bu ndi enyi gi. I nwere ike ichoputa na ha onwe ha nwere ya bu nsogbu ma nwe ike inyere gi aka na ya. Ndi a bu ufodu nsogbu na eso igba obara n’onwa n’onwa:

  • Mgbanwe na igba obara
  • Oke ufu na igba obara
  • Pri Menstrual Sindrom, (PMS)

Ihu ihe ndia, choo enyemaka ozugbo ozugbo:

Nwanyi obula nwere ihe ndia, gaa ulo ogwu ozugbo ozugbo:

  • Igba obara na afo mgbu ma oburu na igba obara abiaghi na onwa ahu
  • Igba obara ma o ruwe imu nwa
  • Nnukwu igba obara ma amuchaa nwa, nwa puo apu, ma o bu ewepu nwa.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010216