Kedu ihe ibu afo ime na oge ji buru ihe m kwesiri igbara oso

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_ibu_afo_ime_na_oge_ji_buru_ihe_m_kwesiri_igbara_oso

Ahu umu nwanyi rinne erubeghi ibu afo ime na imu nwa

Umu nwanyi na etorubeghi nwere ike ibute pre-eclampsia nke na ebute odido na afo ime.

Makana ahu ha erubeghi nwa isi na ya puta, ndi muru nwa ka ha di afo iri na asaa bu ndi ga enwe amumunwa tere ajo aka, sikwaa ike. O buru na ndi okachamalu anoghi ebe ahu, nwa anu nwere ike inwu. Ihe a na akpo ‘blocked birth’ na emebinwu ahu nwanyi, na eme nsi na mamiri a na eripute.

Umuaka amunyere umunatakiri na erubeghi afo iri na asaa bu udi ndi a na amu na akaghi aka.

O buru na idigo ime, gba mbo hu na okachamalu huru gi anya ososo ososo ka o hu otu i ga esi munwuo nwa ghara inwu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020810