Kedu ihe m ga eji gba mbo hu nam nwetara ezigbo igu akwukwo ma o bu oru aka

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_ga_eji_gba_mbo_hu_nam_nwetara_ezigbo_igu_akwukwo_ma_o_bu_oru_aka

Igu akwukwo ga enyere gi aka nwe obi uto na onwe gi, kpata ezigbo ego ma biri ndu anuri na ahuike. Nyere imirikiti umu nwanyi, igu akwukwo na emepere ha uzo maka odiniihu kwu chim. O buru na igaghi agunwu akwukwo, o nwere ihe ndi ozo i ga eme iji kwalite onwe gi.

Inwere ike igu akwukwo n’ulo, muo ahia ma o bu aka oru. Mgbe imutara ihe a, i nwee ihe i ga etinye na odimma obodo gi, nwekwaa ike ikwado ezi na ulo gi, nye gi ohere ime otutu ihe i choro na ndu a.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020806