Kedu ihe m ga eji nwee nkweta na uche m

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_ga_eji_nwee_nkweta_na_uche_m

A na akuziri umu nwanyi bido na nwatakiri ka ha na akwanyere onye obula ugwu, na akpali na onye o bula. Oge ufodu ihe mee nwanyi o na achoghi, ihu na onweghi ikike ime mkpotu kwusi ya. Mana lebara ya anya ma o buru na:

  • O na adi gi ka onwere ihe na adighi aga nke oma
  • Egwu bido tuba gi, o di gi ka o gi si ebe ahu puo.
  • Ihe mmadu na ekwu nwere ka o di ma o bu nwere ka o si ada gi na nti.
  • Ichoghi otu nwoke si ele gi anya ma o bu emetu gi aka

Oge ufodu, o ga esi ike ima ihe ikwesiri ime, ma o bu ihe ndi mmadu ga eche ma ime ihe ahu. O buru na ima onye ahu nke oma, oge ufodu igaghi acho ikweta na o na eme ihe o na ekwesighi. Mana o ka mma na i kwenyere na ihe o di gi ka o ya na eme eba ahu tutu ihe ojoo obula emee.

O ka mma na imejoro mmadu, karia na awakporo gi.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020308