Kedu ihe m ga eme iji kwusi onye nkem itim ihe

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_ga_eme_iji_kwusi_onye_nkem_itim_ihe

Nwanyi enweghi ike o bula na ebe iwe na onuma nwoke ya no mana o nwere ikike ime ihe banyere ya. O nwere ike ibido ikpa nkata otu o ga esi dupu ya na umu ya si ebe ahu puo.

Lee udi ihe o kwesiri iche maka ya:

  • Nchekwa tutu iwe na onuma nwoke adaa
  • Nchekwa oge a na aku ya ihe
  • Nchekwa mgbe o kwadoro ila.

O ga adi mma iche banyere uzo ato a, ma ichere na a ga aku gi ihe ozo ma i cheghi ya.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020115