Kedu ihe m ga eme ma o buru na awakporo onye m ma

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_ga_eme_ma_o_buru_na_awakporo_onye_m_ma

Kasie ya obi na obughi ya kpatara ihe a ji mee ya

Nyere ya aka otu o choro, gee ya nti, mee ka o hu na ndu ya agwulaghi

Hapu ya aka ma o choo inoro onwe ya. Agwala onye a bula beluso ma osiri gi gwa mmadu

Soro ya ga hu ndi ahuike, gaa na nake ndi uwe ojii, ga hu onye okachamalu mental helt, hu loya ma o choo, ma o bu ulo ikpe ma o rue ebe ahu.

Ekpuchikwala onye mere ihea ma o buru na ima onye o bu. O bu onye ojoo diiri nwanyi niile no na obodo ahu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020314