Kedu ihe m kwesiri imara maka otu mmegbu mmadu si aga

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_kwesiri_imara_maka_otu_mmegbu_mmadu_si_aga

Mgbe mbu etiri nwanyi ihe na adi ka ihe mere na mberede, mana ihe a choputara bu na nke izizi mechaa, ihe ndi ozo na eso ya na azu, dika: Iti ihe mechaa: ima ura, igba ukwu, ito mmadu n’onu, iji wipon ku mmadu ihe, iwakpo nwanyi, iko ya onu na imegbu ya.

Oge nwayoo na di eso ya. Nwoke a nwere ike bido yowa nwanyi ka o gbaghara ya ma o bu kwe nkwa na o gaghi eme ya ozo.

O gaghi ete aka, ihe a ebido kwa n’isi. Iwe ya ebido riwa n’ebe nwanyi no, ha abawa mba, obowe nwanyi ebubo, ko wa ya onu

O tie ya ihe ozo… Etimihe a na aga n’ihu, oge nwayoo di n’etiti ha a na epewanye mpe. Ka nwoke na agbawa nwanyi a obi na egbuda mmuo ya, o ga abu agadagbachiri uzo nye ya tutu ruo mgbe o naghi ekwe nkwa na o ga agbanwe ma ncha.

Oge ufodu, ihu na ufodu nwanyi na eme ka etimihe ahu mee ngwa ngwa, ka o were nwee oge ahu ebe niile dara juu..

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020110