Kedu ihe m kwesiri ime maka STIs

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_m_kwesiri_ime_maka_STIs

Ana ebutekari STI na nwakpo n’ihi na ana adoka ahu nwanyi na ya. O buru na nwoke ahu bu STI obula, o nwere ike ibunye go gi ya. Mana otua agaghi amata ma o bu oria ndia, gi nwa kwesiri inata ogwugwo ka i ghara ibunye ya onye ozo. I ga anwu ogwu, gonoria, siphilis na klamidia. I ga elepuru anya maka ndi ozo ga. Nwuo ogwu a ma ichere na ebunyere gi oria ndia ma i cheghi.

I ga agba mbo hu na igara HIV test. Na obodo ebe aka nku na aria HIV, o ga akamma inwu ogwu mgbochi HIV n’ime otu ubochi ma o bu ubochi ato ihe a mere. Gaa hu onye ahuike mara maka ART iji choputa ogwu ikwesiri inwu. I ga anwu ya mkpuru ubochi iri abuo na asato.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020318