Kedu ihe mere umu nwanyi ahu ezuchaghi oke na di aria oria anu ahu

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_mere_umu_nwanyi_ahu_ezuchaghi_oke_na_di_aria_oria_anu_ahu

O buru na i na edina ala ma o kwanu noro ala oge obula, i ga enwe ihe a kporo pressure sores. Ihe a na ebido mgbe anu ahu gi na okpukpu di ya n’ime na anosa na oche ma o bu na akwa ebe i na edila oge obula. Ihe a na apida ‘blood vessel’ di na ebe ahu nke na eme na obara adighi erute n’anu ahu otu okwesiri.

Idinatee aka n’otu ebe, iga ahu akara na acha obara obara na ahu gi, onweghi ihe gbanwere, akara ahu abaa onya nke nwere ike iba n’ime ahu. Onya nwekwara ike ibido n‘ime okpukpu, bia were nwayo putazia na anu ahu. Etinyehi ya anya, anu ahu ahu nwere ike inwu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011106