Kedu ihe mere umu nwanyi ahu na ezusighi oke adighi enwe nkweta na onwe ha

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihe_mere_umu_nwanyi_ahu_na_ezusighi_oke_adighi_enwe_nkweta_na_onwe_ha

Umu nwanyi ahu na ezusighi oke bu ndi ana emegbu emegbu na uwa. A na asi na ha ama abunwu nwunye mmadu, na asi na ha na emechu ihu ulo oru. Oge ufodu, adighi akpoga ha akwukwo. Na imatu, na otutu ulo akwukwo ana emepere ndi di otu a, a na etinyere umuaka nwoke anya karia ndi nwanyi.

Umu nwanyi ndi a bukwa ndi anaghi akuziri oru, ana emegbu ha otu obula inwere ike iche na awakpo ha oge ufodu. A dighi ekwe ha ka e si ekwe ndi ozo abu mmadu n’ime obodo.

A na di akuziri ha, site na otu esi akpasa ha agwa, ka ha ghara iji onwe ha kporo ihe. A naghi ekweta na ha ga alu di ma o bu muoro mmadu nwa. Nke a mere ha ejighi onwe ha akporo ihe ma ha enweghi nkweta na onwe ha.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011104