Kedu ihem ji kwesi iledo onwem anya nke oma oge m di ime ma mgbe m muru nwa

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihem_ji_kwesi_iledo_onwem_anya_nke_oma_oge_m_di_ime_ma_mgbe_m_muru_nwa

Otutu umunwanyi adighi ahu mkpa odi iga uloahuike ma ha di ime n’ihi na ha chere na ahu di ha mma. Mana na ahu di gi mma aputaghi na ihe niile na aga ofuma n’ime ahu. Ufodu nsogbu na eso afo ime, dika obara mgbali elu, isi nwa na adighi otu okwesiri, na ndi ozo, enweghi ihe ha na egosi. Nwanyi di ime kwesiri i ga ka eleta ya ahu kwa mgbe kwa mgbe oge odi ime. Nke a ga eme ka ndi ahuike aka kara aka na ihe gbasara imu nwa lee ya anya nke oma, mara na afo ime ya o na agakwa nke oma. Ezi nleta ahu na afo ime ga akwusi nsogbu ibu ihe gbata gbata.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010208