Kedu ihem kwesiri ima gbasara inwe mmeko

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ihem_kwesiri_ima_gbasara_inwe_mmeko

  • Iga atutanwu ime mgbe izizi inwere mmeko
  • Iga atutanwu ime oge obula inwere mmeko na ejighi ihe nhazi ezi na ulo ma o bu famili planning me. O burugodi otu mgbe
  • I ga atutanwu ime oburugodi na nke nwoke emechaghi n’ime gi.
  • I ga ebuteli HIV na STI ma o buru na ijighi okpu nnabuenyi nwe mmeko. Igaghi amali ma onye ahu ebu ihe a site na ile ya so anya
  • O ka mfe nwanyi ibute oria STI karia nwoke n’ihi otu mmeko si eme, ebe nwanyi na anara ihe nwoke na enye. Ahiakwara ahu ima ma nwanyi ebu orie n’ihi na odi ya n’ime ahu.

Jiri okpu nna bu enyi maka nchekwa maka STI na HIV, mana otu uzo i ga esi gbanahu ihe ndi a niile, tinyere afo ime bu ighara inwe mmeko cha cha.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020811