Kedu ka idebe onwe mmadu ocha ga esi gbochie oria di iche iche

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_idebe_onwe_mmadu_ocha_ga_esi_gbochie_oria_di_iche_iche

Ihe kacha mma ime bu iji mmiri di ocha na ncha asa ahu kwa ubochi ma o kwe omume. Nke di ka ibe ya bu:

  • Kwuo aga gi tupu ijiri ya rie nri ma o bu were ya meere nwa nri. Kwuo kwa aka gi ma i nyuo amiri ma o bu gaa mposi. Gba mbo kwu aka gi tupu ilee nwa anya nya na kwa i lechaa nwa ma o bu onye ahu adighi anya.
  • Jiri ncha na adighi ekpo ekpo saa ihe mmadu jiri buru nwoke na nwanyi ofuma kwa mbosi. Emekwala ihe ahu oyibo kporo douche. Ahu umu nwanyi ebe ahu na di eji aka ya ehicha and ekpuchi onwe ya site na igba mmiri mgbe ufodu. Ime ihe ahu bu douching na di asachafu igba mmiri a. Nke a ga emenwu ka ebe ahu nwee infekshun.
  • Nyuo amiri ma inwechaa mmeko nwoke na nwanyi. Nkea ga eme ka igbanahu ya bu infekshun akuku ahu ahu. Mana nke a agaghi egbochi ituta ime.
  • Hichaa onwe gi nke oma ma igachaa mposi. Hichaa site na iru, wee gaa azu. Ihicha site na azu we gaa ihu nwere ike iburu nje bugaa na mmepe ahu nwanyi. Nkea ga ebutenwu oria.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010113