Kedu ka idebe ulo ocha ga esi gbochie oria di iche iche

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_idebe_ulo_ocha_ga_esi_gbochie_oria_di_iche_iche

Otu obu na ndi no na ezi na ulo na anoko onu, nje nwere ike isi na otu onye banye na ndi ozo osiso osiso.

Ezi na ulo ga egbochi oria ma o buru na:

  • A na eji ncha (ma o bu ntu di ocha) na mmiri di ocha asa ite na umu ihe ndi eji esi nri. O kwe omume, si hu na efere ndia koro na anwu makana anwu na egbu otutu nje na ebu oria.
  • A na ehicha ime uno kwa mgbe kwa mgbe. Zaa ma hichaa ahu aja, okpuru oche na tebulu na ihe ndi ozo. O buru na olulu di ebe obula, si mechie ya ka a ghara inwe ebe ochicha, akpi and ndi ibe ya nwere ike izo.
  • A na aghara igbu aso ebe obula. Na ana eji akwa kpuchie onu mgbe onye obula kwara ukwara ma o bu zee uzere. O kwe omume, o ga adikwa mma onye ahu iga kwu aka ya.
  • A na etufu ihe ndi eweputara na ahu otu okwesiri. Kuziere umuaka otu esi aga mposi ma o bu ili nsi ha. Makwa ikuziri umu aka otu ha ga esi na ga ebe tepuruaka n’ulo wee gaa mposi. O buru na umuaka ma o bu anumanu nyuo nsi na akuku ulo, ka ekpopu ya ozugbo ozugbo.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010112