Kedu ka idi ocha ga esi gbochie oria di iche iche

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_idi_ocha_ga_esi_gbochie_oria_di_iche_iche

Nsogbu ahuike di iche iche di, nke na efeghari na udi uzo di iche iche. N’imatu, nje Ukwara nta na-efesa site na ikuku. Oti isi na akpirikpa na-efesa site na akwa and akwa ana agbasa na elu akwa. Idiocha n’ime obodo (nyaa bu mkpocha na nzacha), idebe ulo ocha and idebe onwe mmadu ocha di oke mkpa n’igbochi oria di iche iche site na ikwusi nje ifesasi.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010103