Kedu ka m ga -esi egwu ebe mposi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_-esi_egwu_ebe_mposi

Gwuo olulu na ala di ½ mitas na mgbasa, di 1 ½ mitas n’ogologo bia dikwa 3 mitas n’omimi. Kpuchie olulu a, ma hapu oyere di ebe 20 by 20 sentimita. Ruo ihe nchekwa n’elu site na igwu (dried raffia and bamboo sticks) na ihe ndi ozo ndi obodo ji aru ulo.

N’ikpachapu anya, ebe mposi kwesiri idete obere aka n’ulo, okwesiri idipu ebe 20 mitas n’ebe ulo, mmiri, na ebe ana agba mmiri di. O nwe ihe ga eme ka o di nso ebe a na agba mmiri, biko hu na ebe mposi ahu di n’ihe oyibo na akpo downstream. I ga chaa mposi, tubanye otu ntakiri oroma nkirisi, ma o bu obere ahihia ma o bu ntu, iji wetulata isi. Nke a ga eme ka ijiji ghara idi na efe ebe ahu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010111