Kedu ka m ga eji gbochie akpa nwa dara ada a na-akpo Prolapse na bekee

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_eji_gbochie_akpa_nwa_dara_ada_a_na-akpo_Prolapse_na_bekee

O buru na nwanyi atugo ime na mbu, baa labour room puta, chia nwa n’ike, imara na akwara ndi na-ejiko akuku ahu ya ebe ahu adighizi ike ma ncha. Nke a mee, akpa nwa nwere ike ighasa ma o bu dabanye nime ahu nwanyi. Ihe a na akpo nkea bu akpa nwa dara ada ma o bu ‘fallen womb’ na oyibo. Otu esi amara ihe nke a bu nwanyi enweghizi ike ikpado mamiri. Udi ihea ka njo, a ga enwe ike isi n’ahu nwanyi na ahu onu akpa nwa onye ahu.

Na igbanahu ihe a, o ga adi mma ka nwanyi debe opekatampe afo abuo tutu odi ime ozo. Omuwa nwa, ya chere ruo mgbe savix mepere nke oma tutu ochia nwa. Ya ekwekwala ka onwee onye bidara ya aka n’akpa nwa ime ka nwa ya puta ososo.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010209