Kedu ka m ga esi debe nri ofuma

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_debe_nri_ofuma

O na-adi mma oge obula e nwere ike, ka e rie nri aka siri esi. O buru na i na edebe nri, hu na ikpuchiri ya ekpuchi ka ijiji na ndi otu ya, na aja ghara ihu nri ahu anya.

Nri na anote aka ma o buru na ojuru oyi. Ihe ndia a ga akowa kita bu uzo a ga esi mee nri ka o juo oyi site na ihe oyibo kporo evaporeshun. Nke a bu otu mmiri si anachi na ikuku. I ga etinye nri ahu na ihe na emighi emi ka o wee juo ezigbo oyi.

Umu nwanyi n’ime obodo nwere ike ikuziri onwe ha make udi nri na anote aka nakwa uzo a ga esi nweta nke a.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010124