Kedu ka m ga esi eleta onwem anya ma m noro na nso m

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_eleta_onwem_anya_ma_m_noro_na_nso_m

Ufodu umu nwanyi na ahoro iji akwa meputa ihe ha na etinye ma ha noro na nso ha. Ha na di ejiri mpeteri ha jidete akwa ahu ha tinyere. E kwesiri iwepu akwa ahu tinye ozo kwa mgbe kwa mgbe n’otu ubochi. Ekwesiri eweputa ya, ewere mmiri na ncha saa ya nke oma ma o buru na a ga etinye ya ubochi ozo.

Ufodu ndi ozo na afanye ihe ndi ozo afanye. Ufodu ihe ndia bu kotin (cotton) ma o bu ogbo (sponge). Oyibo na akpo nke a Tamponu. O buru na o bu nke a na amasi gi, gbaa mbo hu na itinyere opekata mpe, abuo na otu ubochi. Ihapu ya n’ime ebe ahu na ebute infektion nke ojoo ya.

Were mmiri di ocha saa mputa ahu gi nke oma kwa ubochi, iji sachapu obara obula foro nu. Were ncha na adighi ekpo ekpo ma o buru na inwee ike. O bu ihe ezi aruike isa ahu n’oge nso nwanyi.

Inwere ike imewe ihe ndi inadi emebu. Mgbe ufodu, ngaghari esersaiz nwere ike ime ka ufu na-eso igba obara umu nwanyi dajuo.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010114