Kedu ka m ga esi gbanahu nsogbu ahu ike site na inwe ndi odim na obi ga enwe ike inyerem aka

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_gbanahu_nsogbu_ahu_ike_site_na_inwe_ndi_odim_na_obi_ga_enwe_ike_inyerem_aka

O na enyere aka inwe onye gi na ya ga akpanwu nkata. Na udi iyi oyi a , mmadu na bo ma o bu karia ga ekweta iburu onye mamdu ga agbakwute oge o choro onye di otu ahu. Nkea bu abu n’etiti ndi oyi ma o bu umu nne ma o bu umu nwanyi na aruko oru otu ebe ma o bu otu ozo. E nwekwara ike imepe otu ohuru ihu maka ihe a. A na akpo ha ‘support group’ na oyibo.

O buru godi mmadu abuo mara onwe ha nke oma, udi otu a nwere ike isi na enyi a puta. O be otoruru, ha ga abu ebe mgbaba na nkwado onwe ha.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011513