Kedu ka m ga esi gbochie Iba ma m di ime

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_gbochie_Iba_ma_m_di_ime

Iba ajoka nyere nwanyi di ime. Na mgbochi ya, nwanyi di ime ebe a na enwekari iba, okachasi na afo ime izizi, bu ndi na adighi enwe ihe na egosi na ha bu iba, kwesiri inwu ogwu anti malaria ma ime ha noro na trimester nke abuo na ato, ma o bu otu onye okachamalu siri kwuo. Onye ahu ga ama nke ka mma inwu.

O dikwa ezigbo mkpa na nwanyi di ime na arahu n’ime ulo mgbochi anwunta (mosquito net)

Ndi di ime na egosi na ha bu iba kwesiri inata ogwugwo n’aka okachamalu. Onye ahu ga enye ha quinine na trimester nke mbu, nye ya ACT in trimester abuo na ato.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011704