Kedu ka m ga esi kwusi mamiri iputa mgbe o na-ekwesighi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_kwusi_mamiri_iputa_mgbe_o_na-ekwesighi

Oburu na isi nwa pidoteeaka na mputa ahu nwanyi mgbe ime na eme nwanyi, o nwere ike imebi iha a na akpo vaginal tishu. Mamiri ma o bu nsi nwere ike isi na ahu nwanyi na aputa (fistula)

A cho igbochi nke a, chere idi ime ruo mgbe ahu gi tozuruoke. Nweta enyemaka ndi okachamalu na ahuike ma ime mee gi ditee aka. Hapu opekatampe afo abuo tutu idi ime ozo ka akwara ebe ahu nwete onwe ha n’oge ahu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010210