Kedu ka m ga esi leta ndi mmadu n’ulo ghara ifesasi oria ahu n’ulo niile

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_leta_ndi_mmadu_n%E2%80%99ulo_ghara_ifesasi_oria_ahu_n%E2%80%99ulo_niile

Nye onye ahu ebe naani ya ga ano n’ulo

Hu na o bu naani otu onye na eleta onye ahu na adighi

Nye onye ahu nnukwu mmiri na nri

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020708