Kedu ka m ga esi nyere umu m aka iganahu nwakpo

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_nyere_umu_m_aka_iganahu_nwakpo

  • Kuziere umu gi na aga enweriri ndi ga acho ikpatu gi aka otu o na ekwesighi. Kuziere ya otu ha ga esi mara ihe di iche n’ime ikpatu aka di mma na nke ha ga abia koro gi maka ya.
  • Okwe omume, hu na umuaka nwoke na nwanyi raruru na ebe di iche iche, okachasi ha karia afo iri ma o bu iri na otu.
  • Gba mbo hu na umu gi mara onye ha ga agwa okwu ma ihe obula mee ha
  • Kwuru na azu nwantakiri gwara gi na o dighi acho ino ebe okenye obula no, nagbanyehi onye okenye ahu bu.
  • Oge ufodu, sekshual abuse umu aka na emeteaka. E nwere ike igwa nwatakiri ahu na a ga egbu ya ma o gwa onye obula maka ya.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020310