Kedu ka m ga esi zo onwem

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_m_ga_esi_zo_onwem

Muo igba karat na udi ogu ndi e ji echekwa onwe mmadu, ka idi njikere inusa udi mmadu ahu ogu. Kuo ya ihe otu ike gi niile ha. Egwu atula gi imeru ya ahu n’ihi na egwu adighi atu ya imeru gi ahu.

E si na azu bia gi ogu:

  • Jiri odu aka gi kuo ya n’afo ya
  • Jiri ukwu ukwu (heel) gi zo jie ya ukwu (leg)
  • We gaa aka ji azu, kpolu ihe o jiri buru nwoke jiri ume gi niile, piwa ya aka
  • Jiri ukwu ukwu gi gbaa ya na ukwu ma o bu na ikpere.

E si na ihu bia gi ogu:

  • Runye ya aka n’anya
  • Mee aka gi nabo okpo, kuo ya n’akuku isi ma o bu na nti
  • Fuo otu aka gi okpo, were ike gi niile kuo ya n’imi.
  • Welie ikpele gi, bunyie ya osiso ma were ya kuo ya na ngada.

Ihe ndi ozo eji ekpuchi onwe mmadu:

  • Inoro na ezi, mmadu choo imeru gi ahu, tie oke mkpu.
  • Mee ihe ga aso ya oyi dika igbu aso, igbo agbo ma o bu ime ka onye isi adighi mma
  • O buru na onye ahu na na ezi na ulo unu, gwa ya onye ozo itukwasara obi.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020311