Kedu ka o si emetuta umuaka ma umu nwoke meruo nne ha aru

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_o_si_emetuta_umuaka_ma_umu_nwoke_meruo_nne_ha_aru

Mgbe a na eme nwanyi mmegbu na ulo, umu ya ga ebodi chewe na o bu otu a ka ekwesiri akpaso nwanyi agwa. Ihu ihe na eme nne ha ga eme umuaka:
  • Ha enwewe iwe na adi aghara aghara n’ihi na ha na emeghachi ihe ha huru n’ulo ha. Na aka nke ozo, ihe a nwere ike iweda mmuo ha, ha ana ano oke nwayoo iji gbanahu ihe na eme n’ulo ha.
  • Iro ajo nro, (nightmares) na ewgu. Umuaka bi na ulo a na eti, na akocha nwanyi adighi ekwe eri nri otu ha kwesiri, ha adighi eto out ha kwesiri, adighi amuta ihe otu ndi ozo si eme, na aria oria aghara aghara di ka afo oruru, isi owuwa na asthma.
  • Meruo ahu ma o kwa nwuo ma a hapu nne ya, kuwa ha ihe.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020112