Kedu ka onwu ma kwa ihe ifunari mmadu so nwee ike idobi ezi ahuike uche umu nwanyi

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ka_onwu_ma_kwa_ihe_ifunari_mmadu_so_nwee_ike_idobi_ezi_ahuike_uche_umu_nwanyi

Mgbe mmadu nwunariri nwanyi, ma o bu ihe funariri ya di ka oru, ulo ma o bu oyi, o ga na eri ariri. Ihe a nwekwara ike ime otua ma o buru na ahu adighi ya ma o nwee ihe mberede nyere ya disability.

Iri uju bu otu mmadu si kwesi inagide ihe funariri ya. Mana o buru na ihe di otua mee ugboro ugboro tinyere nrugide di na ndu ya kwa ubochi, o nwere ike ibido nwewe nsogbu mental helt. Nke a nwere ike ime ma o buru na nwanyi a enweghi ike iru uju otu okwesiri. Na imatu, o buru na emere ya ka o si na obodo puo gaa ebe ozo o na amachaghi mmadu.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011504