Kedu kam ga-esi debe mmiri onunu nakwa mmiri eji esi nri ocha

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_kam_ga-esi_debe_mmiri_onunu_nakwa_mmiri_eji_esi_nri_ocha

Mmiri onunu di ocha nwere ike inyere aka n’igbochi afo osisa ya na oria ndi ozo dika ya. Ebe odi, kwesiri ibu ebe di mfe igbata mmiri nyere ndi obodo.

Lee otu ekwesiri iji dobe mmiri onunu nakwa nke eji esi nri ocha:

  • Ekwekwala anumanu obula gaa mmiri a nso. O buru na o ga ekwe omume, gba ogige ebe ahu, ka ha ghara ihu uzo banye.
  • Ekwekwala onye obula were ebe ahu mere ebe iwu ahu, isa akwa, isa efere ma o bu ngaji ebe mmiri a di
  • Ekwekwala onye obula were ebe ahu mee ebe mposi ma o bu ebe ana etufu ahihia.
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010107