Kedu kam ga esi amara ma mmadu enwere Ukwara nta

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_kam_ga_esi_amara_ma_mmadu_enwere_Ukwara_nta

Otu uzo esi amara bu ukwara noro karia izu uka ato, okachasi ma enwe obara na imi (mocus or sputum) si na akpa ume mmadu aputa. Ihe ngosi ndi ozo bu mmadu achoghi iri nri, na ata ahu, ahu oku, ike ogwugwu na kwa ahu oku ma o bu osiso ime abali.

Otu uzo aga esi mata na ezia ma mmadu enwere ukwara nta bu iwega mukos ahu ga elele ya. Onye ahu kwesiri ikwa nnukwu ukwara o ga eji weputa mukos ahu n’ime akpa ume ya. Ewegaa ya lab ka a mara na nje TB adi n’ime ya.

OKWU DI MKPA: maka na odi mfe ndi nwere HIV ibute Ukwara nta, ndi niile nwere HIV kwesiri ime nyocha ihu ma ha enwere ukwara nta. O buru na ha nwere ya, onye ahu kwesiri ibido ogwugwo ya ozugbo ozugbo. Na obodo imirikiti mmadu nwere HIV, ndi niile nwere ukwara nta kwesiri iga nweta nleta HIV.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig011606