Kedu kam ga esi gbanahu igbo agbo

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_kam_ga_esi_gbanahu_igbo_agbo

Na agbanyeghi na akpo ya oria ututu, oge idi ime, onwere ike ina eme gi gboo gboo oge obula n’ubochi. O nadi akwusi ma onwa ato ma o bu ano gachaa.

Lee ihe i ga eme igbochi ya:

  • Nwuo otu iko Ti nwere jinja and sinamon ugboro abuo ma o bu ato kwa ubochi
  • Rie ober nri ugboro ugboro. Gbanahu nri nwere nnukwu mmanu ma o bu na esi ike igbada na ahu
  • Rachaa oroma nkirisi
  • Juo ndi na amu nwa n’obodo gi, ogwu ma o bu ihe iga emenwu.
  • Gbalie ita ihe otita mgbe ikuliri na ututu.
IHE DI OKE MKPA: hu onye okachamalu ma o buru na i na agbo udi mere na onweghizi nri di gi n’afo na kwa na ihe nkea ana eme gi ina ata ahu. Lee anya ka ihu na ahu akoghi gi mmiri. Iga ama nkea ma o buru na: mmiri na agu gi oge obula, inaghizi anyu mamiri, aju na ebu gi ma ikwuru oto, ahu gi nwee ka o di; o ga abu ipia ya aka, o dighi anachi otu o kwesiri. Onye obula nwere ihe ngosi ndi a, na agbo agbo, ahu ya choro mmiri a ga esi na akwara minye. Bu gaa ya ulo ogwu ozugbo ozugbo. Ahu iko mmadu mmiri bu ajo ihe
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010708