Kedu kam ga esi gbochie ezi na ulom ma ibute oria tiwapuru disease afterwards

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_kam_ga_esi_gbochie_ezi_na_ulom_ma_ibute_oria_tiwapuru_disease_afterwards

Na mberede, ebe ana enweghi mmiri, a naghi edebe ocha, ga ebido fesasiwa oria. Kolera ga ebido ebe adighi edebe ocha ma mmadu ka nku ebe ahu.

Oria tiwapuru na abu ihe mberede n’ihi mmadu ole na aria ya oge ahu na kwa otu esi na acho iluso ya ogu. O buru pandemic, influenza and oria ndi ozo na efesa ma mmadu na abo bia nso. Na udiri a, ndi niile na aria oria kwesiri ino otu ebe ka ha ghara ibu otu oria ahu si efesa.

Ihe ngosi influenza bu ahu oku riri oke enu, ukwara, akpiri mgbu, ahu mgbu, isi owuwa, oyi, ike ogwugwu, igba agbo na afo osisa. Ihe i ga emenwu:

  • Jiri mmiri na ncha ma o bu ntu na mmiri kwuo aka gi ugboro ugboro
  • Ghafuo nsi na doti ofuma
  • Na esi nri gi nke oma
  • Jiri so mmiri imara na odi ocha ma o bu nwee ka isi eme mmiri di na ulo gi ocha di ka isi ya n’oku, ime ya filter, itinye ya chlorine ma o bu ibusa ya ka anwu mee oya ocha
  • Gbanye mmiri di ocha na ihe nwere okwuchi
  • Noro n’ulo ma o buru na ahu adighi gi
  • Mara njirimara ma o bu ihe ngosi i ga ahu mara na ona akawanye njo, mara ebe i ga agbata oso enyemaka ma o bu na o na aka njo.
  • Debe ebe niile ocha
  • Kwa ukwara ma o bu zee uzere n’ime elbow gi ma o bu n’ime tishu i ga etufu ma i mechaa
  • Agbusa na aso ebe umu aka nadi ano
  • Kwupuru ndi mmadu ndi ozo okachasi o buru na ha na akwa ukwara, eze uzere ma o bu di ka ahu adighi ha.
  • Noro n’ulo otu inwere ike, hu na igaghi ebe ndi mmadu kariri ma o bu mee njem
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020707