Kedu kam ga esi kpofuo ahihia otu okwesiri

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_kam_ga_esi_kpofuo_ahihia_otu_okwesiri

O buru na otu ebe obodo niile na aghafu ahihia adighi, ezi na ulo nille kwesiri inwe ebe ha na eli ma o bu kpoo ahihia oku kwa mbochi.

O buru na o kwe omume, lie, ma o bu gbaa ahihia oku. I lie ya, gbaa mbo hu na ebe iliri ya miri emi nke oma. Nke a bu iji hu na anumanu aboliteghi ya bu ahihia ma o bu ahihia ahu ibute ahuhu ndi ozo ga.

O buru na ikpo ahihia di na elu ala, gbaa mbo hu na igbara ebe ahu ogige ma nwekwaa ihe a ga eji kpochie ebe ahu maka ahuhu na di efeghari ebe ahu.

Na di ewere nri mebiri emebi eme ihe oyibo kporo maniu, ma tinyekwa ya n’ugbo maka ihe ndi akochara ebe ahu. Ozo di ka ibe ya bu, chota uzo di mma iji na ekpofu ihe ndi bu toguzik matiria (toxic material). N’ima atu, esukwala umu ihe roba oku. Nke a bu n’ihi na anwuru na esi na ya di oke njo dinyere umu aka, ndi okenye na ndi ahu adighi.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010109