Kedu ogwu mgbochi nwa m kwesiri igba

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_ogwu_mgbochi_nwa_m_kwesiri_igba

Umu aka niile kwesiri igba BCG (Bacille Calmette-Guerin) nke na enye mgbochi n’aka ukwara nta na leprosy.

Umuaka niile kwesiri inweta ogwu mgbochi n’aka diphtheria, tetanus, pertussis ya na DTP vaccine. Diphtheria na ebute infekshon ebe isi ekume, nke oge ufodu na ebute agha iku ume ma o bu onwu. Tetanus na ebute akwara ikwuru otu ebe na afu ajo ufu. Pertussis ma o bu whooping cough na emetuta ebe e si eku ume. O nwere ike ibute ukwara ga anoru izu ano we ruo izi asato. Oria ndi a jogburu onwe ya n’ahu uma aka.

Umu nwanyi niile di ime kwesiri igba ogwu mgbochi tetanus

Umu aka nile kwesiri igba ogwi mgbochi polio. Ihe ngosi polio bu aka na ukwu na ete ete ma o bu nwata na agaghi agaghari agaghari. N’ime umuaka iri abuo butere polio, otu n’ime ha agaghi aga ije na uwa niile.

Ogwu mgbochi ndi ozo a ga agbanwu umuaka bu nke a na agba n’ihi ebe ha bi. O di mkpa na isonyere usoro eweputara na mba unu. Ekwesiri igba umuaka ogwu mgbochi naani na afo ha kwesiri, na mgbe ha kwesiri.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020705