Kedu otu mu na PMS ma o bu Pri Menstrual Sindrom ga-esi ebinwu

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_otu_mu_na_PMS_ma_o_bu_Pri_Menstrual_Sindrom_ga-esi_ebinwu

Ihe na enyere PMS aka na adi iche iche site na nwanyi ruo na nwanyi. Nwanyi nwere ike inwale ihe di iche iche, mata nke na enyere ya aka. Mana na mbu, nwalee ndumodu ndia:

  • Wetulata aka na iri nnu. Nnu na eme ahu mmadu na ebusa mmiri n’ime ya, nke na eme ka ahu mmadu na adi ka ojuru eju oge obula na aka njo.
  • Gbaa mbo gbalaga Kafiin (Caffeine) a na ahu na Kofi na ufodu oto biribiri dika Kola
  • Hu na inwere ike iriwe nri ndi buu protin, dika granotu, azu, anu, miyulku na ndi ozo. Ahu mmadu na eji ihe ndia ebufu mmiri o na ejighi eme ihe obula. Nkea ga eme ka afo gi di mma.
  • Ngaghari ahuike ma o bu eksesaiz ga enyere aka oge ufodu
  • Nwalee ogwu osisi. Juo ndi agadi n’ime obodo gi otu ihe ndia si aru oru.


Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010220