Kedu udi mmeru ahu umu nwanyi na erita n’aka umu nwoke dinu

From Audiopedia - Accessible Learning for All
Jump to: navigation, search
QR for this page

https://www.audiopedia.org/Kedu_udi_mmeru_ahu_umu_nwanyi_na_erita_n%E2%80%99aka_umu_nwoke_dinu

Uzo ka nku nwoke ga esi choo inweta ike karia nwanyi. Iti ihe bu naani otu n’ime ha ma ha niile na emeru nwanyi ahu.

Emoshona abuse: na udi mmegbu a, nwoke na eji onu akocha nwanyi, na akpari, na eme ya ka onye isi adichaghi mma.

Nke eji ego eme: Nwoke na eme nkea ga acho ikwusi nwanyi iru oru na ikpata ego nke ya. Nwoke a na acho ka a naa ya ego ihe niile ma o kwa nu mee ka oruo ma o buru ya na ekwu ihe eji oge nwanyi eme.

Mwakpo: Nwoke na nke a na eme nwanyi inwe mmeko oge o na achoghi ma o bu gwa ya ka o mee ihe ndi o na achoghi ime. O buru na nwanyi emeghi ihe a , nwoke ahu ga eti ya ihe, na eme ya o nweghi ihe o ghoro ya.

Ibi ebubo: nwoke na eme nkea na emecha nwanyi ihe, goo na onweghi ihe merenu. Ma o bu si na o bu nwanyi mere ya ihe o ji meruo ya ahu.

Iji umuaka: Nwoke na eji umuaka eme nwanyi alili.

N’ihi na o bu ‘’nwoke’’: Nwoke ahu na eji ihi na o bu nwoke akpasa nwanyi omume o na ama emesa umu nwoke ibe ya. na eme nwanyi ka onye akpotara akpota. So okwu ya na ada gbowam, nwanyi enweghi ike imere onwe ya ihe obula.

Iyi egwu: Nwoke a na eji okwu ya, ihe o na eme, otu o si ekwu okwu iyi nwanyi egwu

Iwepu nwanyi na gburugburu: Nwoke a na ahu na nwanyi eweghi enyi, so ya ga ekwu ebe o gara, onye o gwara okwu wdg.

Otu n’ime ihe ndia na di aghoro ozo. Ike ka nwoke choro igosi wee na eme ihe ndia niile.

Oge ufodu, nkpari na aworo iti ihe na otu ntabi anya. O nwere ike ma ya adila ka ya mana nwoke nwere ike si na o maghi uma kwa nwanyi aka ma o bu na eji ‘micro agression’ obere ihe na ewe mmadu iwe, tutu o bido tiwe nwanyi ezigbo ihe. O bughi nwanyi niile a na emegbu ka a na eti ihe ma ndi niile a na eti ihe bu ndi a na emegbu emegbu n’uzo ndi ozo.

Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig020106